TIDINZ- ALL THE WAY (PROD BY BENJAMZ) LYRICS

TIDINZ- ALL THE WAY LYRICS
Ahh! All the way from patchi patchi mehn eme chago puta
Ekene diri mama yee maka ime mu ihu mbu ta
Nwanne ima kwa ebe nsi bia
Ima kwa otu nsi bia
If not for God nwoke akago imemima
Sel sel okwa onye akolu malu

[CHORUS]
All the way from patchi patchi mehn eme chago puta.. [eme chago puta X2]
And my weight di good ogbe fu mu ha ama puta... [ha ama puta X2]

Nwa itinye isi na my phone alert adaputa... [alert adaputa X2]
Odika imalo o...
Mehn egbu go ozu X2 nwa anyi egbu go ozu
Mehn nozi n'enu[n'enu] X2 ugbo anyi bu zi ugbo enu

Saa usa ahh!
Nwanne icheta mgbe anyi ejiro chacha [chacha]
Ihe okpeke gwamu isim gbakaa[gbakaa]
Everyday oga landord noo na door... Iri di nri bu di war but anyi no n'enu ka gbam gbam
Onye ma n'ejiro bu tomboy[tomboy]
Okenye di kam ewe me mu bomboy[bomboy]
Nwanne ifu ihe anyi gabiga iman kwata boy,
And oburo maka chukwu ha akago ikwupu mu ka core... Chia
Now anyi daputa anyi n'di ka bazaar[bazaar]
So oso mu wa nwanne with umu asaa[asaa]
Now ndi n'afum asim howfar.. Ego is a bastard anyi n'agba zi salsa anyi ada asa usa

All the way from patchi patchi mehn eme chago puta.. [eme chago puta X2]
And my weight di good ogbe fu mu ha ama puta... [ha ama puta X2]
All the way from patchi patchi mehn eme chago puta.. [eme chago puta X2]
Nwa itinye isi na my phone alert adaputa... [alert adaputa X2]

Mehn egbu go ozu X2 nwa anyi egbu go ozu
Mehn nozi n'enu[n'enu] X2 ugbo anyi bu zi ugbo enu
Mehn egbu go ozu X2 nwa anyi egbu go ozu
Mehn nozi n'enu[n'enu] X2 ugbo anyi bu zi ugbo enu

Kedu maka now they be say we no go blow kedu maka now
Kedu maka now ha si n'anyi ama bute the money kedu maka now[eshi]
Kedu maka now they be say we no go blow nwa kedu maka now[eshi]
Kedu maka now ha si n'anyi ama bute the money kedu maka now[eshi]
Bia nwanne isi n'isi ebe??
Ako maka money isurum bekee
Skinny nigga but my money ha ka rozay
Straight outta poverty nwoke di zi okay
Anyi abulo ndi osi mana anyi paa nku[paa nku]
The way she shaking okwa kamfu[okwa kamfu]
Nwata kuwa na nku ka nku Nwuchazia gi ka Ntu Echizi e waazi ka Nku !

All the way from patchi patchi mehn eme chago puta.. [eme chago puta X2]
And my weight di good ogbe fu mu ha ama puta... [ha ama puta X2]
All the way from patchi patchi mehn eme chago puta.. [eme chago puta X2]
Nwa itinye isi na my phone alert adaputa... [alert adaputa X2]
Odika imalo....
Mehn egbu go ozu X2 nwa anyi egbu go ozu
Mehn nozi n'enu[n'enu] X2 ugbo anyi bu zi ugbo enu
Mehn egbu go ozu X2 nwa anyi egbu go ozu
Mehn nozi n'enu[n'enu] X2 ugbo anyi bu zi ugbo enu

Comments

Popular posts from this blog

[Music] Victor AD – Emoji (Prod. by Tee-Y Mix)

Music: Dj Isaac Zamani ft Chimstar, Dhestiny, BRC, RapCell,Latino, DIB and Rozel-If I RAP-ON Then ECHE Lives